
Дата выпуска: 14.05.2014
Язык песни: Суахили
Parcel |
Hmm |
Majorbanks hiehh, heh |
Imeee |
Yo nwanne, anyi na anu champagne, ha kana anu panadol |
Penthauze, penthauze |
Ah, abum ebig nwa, hehh |
Dey know say we fit nwa, heh |
Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh |
Ihe nyi n' aru di legit nwa |
Guys ekoo heh |
Guys ekoo heh |
Ikopugo! |
Chicks ekoo aah |
Chicks ekoo aah |
Ikopugo! |
Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo |
I bus up the place hello wassup |
Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo |
As onye mme mme no nooo |
Anyi doputa parcel anyi aghaa |
Anyi doputa parcel anyi awuoo |
Anyi doputa parcel anyi ataaa |
Anyi doputa parcel anyi awuoo |
Imana my guys na atu akoroba |
Spending the money n' enu korota |
Nwanne ndi owu n' asa ana afuwacha |
Ibu homebase ka isi esi bata? |
Imana fine girl k' anyi n' alabata? |
Ha fu gucci and fendi m' anyi na adaputa |
Ha si phyno nwero oso bia ebe a kpaputia ka osie |
Iru efi ma anyi na amaputa |
Mana, ekwe ekwe ga ekwe nkwekota |
Okwa ntiye ishi n' ogbe guys amaputa |
Mme mme ebido, m' anyi burukwa bata |
Anyi na agbakacha m' anyi kwakuru bata |
Ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata |
Nworu ugbo ga yankee, nwe plane lota |
Kita atogom bell ka m ebu ibu bata |
And akpam azago maka m' ibu bata |
Ah, abum ebig nwa, hehh |
Dey know say we fit nwa, heh |
Ihe ana aru odikwanu easy eeh |
Ihe nyi n' aru di legit nwa |
Guys ekoo heh |
Guys ekoo heh |
Ikopugo! |
Chicks ekoo aah |
Chicks ekoo aah |
Ina m saying! Ikopugo! |
Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo |
I bus up the place helo wassup |
Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo |
As onye mme mme no nooo |
Anyi doputa parcel anyi aghaa |
Anyi doputa parcel anyi awuoo |
Anyi doputa parcel anyi ataaa |
Anyi doputa parcel anyi awuoo |
Now she s feling the boy makana oji ego |
Kita nna amukezi ka m abu ola edo |
And now, one obuna na ekwero na eko eko |
Maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego |
Haaa |
Kpoti, hapu kpoti |
Muwa sikwa gutter, muwa aburo boti |
Muwa anuyitego anya mu di doti (dirty) |
Sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n' oti huhh |
Anyi na atu vote iga eche n’okwa election |
We pop bottles lyk is wedding reception |
Ikponye onu nwanne kedu your question |
Chelu ka n' nye onyinye before nye gi attention |
Heeh |
Cause am balling like a baller |
Money going taller |
Energy mu solar |
Chilling withi kola, still like ifeoma and fola |
And omelum mentelle, tomorrow I’ll never call her! |
As innnnn… |
Ah, abum ebig nwa, hehh |
Dey know say we fit nwa, heh |
Ihe ana aru odikwanu easy eeh |
Ihe nyi n' aru di legit nwa |
Guys ekoo heh |
Guys ekoo heh |
Ikopugo! |
Chicks ekoo aah |
Chicks ekoo aah |
Ina m saying! Ikopugo! |
Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo |
I bus up the place helo wassup |
Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo |
As onye mme mme no nooo |
Anyi doputa parcel anyi aghaa |
Anyi doputa parcel anyi awuoo |
Anyi doputa parcel anyi ataaa |
Anyi doputa parcel anyi awuoo |
Nwa a di thick nga akpoya minaj? |
She twerk it! Oya shake your behind eeh |
Orubagom, orubagom o |
Ocho iraputa, muna aroba m, heeh |
Baby tuo down, nwayo heh |
Shake ife a, heeh |
Ibu onye che cheee? |
Eh nwa shake ife a! |
Ishekie ya ofuma mbo gi ego |
Shakie ife a |
Anyi na eme na parcel |
He he he hee |
Iwee way! Thick! |
Uru dia |
Ona imazii? |
Название | Год |
---|---|
Do I ft. Burna Boy | 2023 |
Egedege ft. Flavour, Phyno, Theresa Onuorah | 2021 |
Warlords ft. Snow, Cheque, Phyno | 2020 |
All My Ladies ft. Phyno | 2017 |
In My Circle (feat. Phyno) ft. Phyno | 2014 |
Bia | 2021 |
Nnunu (feat. Stormrex) | 2015 |
Bombay ft. Phyno | 2017 |
Coded Tinz ft. Chief Obi, 2Baba | 2017 |
Dope Money ft. Phyno | 2013 |
Duro ft. Phyno, Flavour | 2015 |
Asai | 2015 |
Who You Epp Refix ft. Olamide, Phyno | 2018 |
Power of Cool ft. Phyno | 2022 |
For My City ft. Phyno | 2015 |
In My Circle ft. Phyno | 2016 |
Ghost Mode ft. Olamide, Phyno, Major bangz | 2014 |
Do you wrong ft. Olamide | 2021 |
Sons of Anarchy ft. Burna Boy, Phyno | 2016 |
Who You Epp ft. Wande Coal, Phyno | 2016 |